Aịzaya 63:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Gịnị mere ákwà gị ji na-acha uhie uhie?* Gịnịkwa mere uwe gị ji dị ka nke onye na-azọcha mkpụrụ vaịn n’ebe a na-azọchapụta mmanya?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:2 Amụma Aịsaịa II, p. 352-353
2 Gịnị mere ákwà gị ji na-acha uhie uhie?* Gịnịkwa mere uwe gị ji dị ka nke onye na-azọcha mkpụrụ vaịn n’ebe a na-azọchapụta mmanya?+