Aịzaya 63:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Naanị m zọchara mkpụrụ vaịn dị n’ebe a na-azọchapụta mmanya. E nweghị onye ọ bụla so m. Eji m iwe na-azọcha ndị iro m,Ejikwa m ezigbo iwe na-azọpịa ha.+ Ọbara ha nọ na-agbasa m n’uwe,Metọchaakwa uwe m niile. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:3 Amụma Aịsaịa II, p. 352-353
3 “Naanị m zọchara mkpụrụ vaịn dị n’ebe a na-azọchapụta mmanya. E nweghị onye ọ bụla so m. Eji m iwe na-azọcha ndị iro m,Ejikwa m ezigbo iwe na-azọpịa ha.+ Ọbara ha nọ na-agbasa m n’uwe,Metọchaakwa uwe m niile.