Aịzaya 63:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anọ m na-ele anya, ma e nweghị onye na-enyere m aka. O wutere m na o nweghị onye chọrọ ịkwado m. Ọ bụzi aka m ka m ji zọpụta ha.*+ Ezigbo iwe ji m bụ ihe nyeere m aka. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:5 Ụlọ Nche,1/15/2007, p. 11 Amụma Aịsaịa II, p. 353-354
5 Anọ m na-ele anya, ma e nweghị onye na-enyere m aka. O wutere m na o nweghị onye chọrọ ịkwado m. Ọ bụzi aka m ka m ji zọpụta ha.*+ Ezigbo iwe ji m bụ ihe nyeere m aka.