Aịzaya 63:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ha nupụụrụ ya isi,+ meekwa ihe wutere mmụọ nsọ ya.+ Ọ ghọziri onye iro ha,+Lụsokwa ha ọgụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:10 Amụma Aịsaịa II, p. 356-357