Aịzaya 63:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị bụ Nna anyị.+ Ọ bụrụgodị na Ebreham amaghị anyị,Ọ bụrụkwa na Izrel amaghị anyị,Gịnwa, bụ́ Jehova, bụ Nna anyị. Ị bụ Onye Mgbapụta anyị kemgbe ụwa.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:16 Amụma Aịsaịa II, p. 361
16 Ị bụ Nna anyị.+ Ọ bụrụgodị na Ebreham amaghị anyị,Ọ bụrụkwa na Izrel amaghị anyị,Gịnwa, bụ́ Jehova, bụ Nna anyị. Ị bụ Onye Mgbapụta anyị kemgbe ụwa.+