Aịzaya 63:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova, gịnị mere i ji kwe* ka anyị si n’ụzọ gị kpafuo? Gịnị mere i ji kwe* ka obi anyị kpọọ nkụ, nke na anyị anaghịzi atụ egwu gị?+ Jiri maka ndị ohu gị,Bụ́ ndị nke gị,+ meere anyị amara ọzọ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:17 Amụma Aịsaịa II, p. 361-363
17 Jehova, gịnị mere i ji kwe* ka anyị si n’ụzọ gị kpafuo? Gịnị mere i ji kwe* ka obi anyị kpọọ nkụ, nke na anyị anaghịzi atụ egwu gị?+ Jiri maka ndị ohu gị,Bụ́ ndị nke gị,+ meere anyị amara ọzọ.