Aịzaya 64:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E nweghị onye na-akpọku aha gị,E nweghịkwa onye obi ya na-agwa ka o jidesie gị aka ike,N’ihi na i zoola ihu gị ka anyị ghara ịhụ ya.+ I meekwala ka mmehie anyị laa anyị n’iyi.* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 64:7 Amụma Aịsaịa II, p. 366-368
7 E nweghị onye na-akpọku aha gị,E nweghịkwa onye obi ya na-agwa ka o jidesie gị aka ike,N’ihi na i zoola ihu gị ka anyị ghara ịhụ ya.+ I meekwala ka mmehie anyị laa anyị n’iyi.*