Aịzaya 65:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha na-anọdụ ala n’ebe ili dị iche iche dị,+Na-arahụ ụra abalị n’ebe ndị zoro ezo.* Ha na-eri anụ ézì.+ Ofe e ji ihe rụrụ arụ* sie dịkwa n’ite ha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:4 Amụma Aịsaịa II, p. 374-375
4 Ha na-anọdụ ala n’ebe ili dị iche iche dị,+Na-arahụ ụra abalị n’ebe ndị zoro ezo.* Ha na-eri anụ ézì.+ Ofe e ji ihe rụrụ arụ* sie dịkwa n’ite ha.+