Aịzaya 65:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-ata ha ahụhụ a n’ihi mmehie ha nakwa n’ihi mmehie ndị nna nna ha mere.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. “M ga-ebu ụzọ taa ha ahụhụ maka ihe ọjọọ niile ha mere,*N’ihi na ha na-esu àjà ọkụ n’elu ugwu ukwu dị iche iche,+Na-akọchakwa m n’elu ugwu nta dị iche iche.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:7 Amụma Aịsaịa II, p. 376
7 M ga-ata ha ahụhụ a n’ihi mmehie ha nakwa n’ihi mmehie ndị nna nna ha mere.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. “M ga-ebu ụzọ taa ha ahụhụ maka ihe ọjọọ niile ha mere,*N’ihi na ha na-esu àjà ọkụ n’elu ugwu ukwu dị iche iche,+Na-akọchakwa m n’elu ugwu nta dị iche iche.”