Aịzaya 65:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-enyefe unu n’aka mma agha.+ Unu niile ga-ehulatakwa ala ka e gbuo unu,+N’ihi na m kpọrọ unu òkù, ma unu azaghị. Agwara m unu okwu, ma unu egeghị ntị.+ Unu nọ na-eme ihe dị njọ n’anya m. Unu họkwaara ịna-eme ihe na-adịghị mụ mma.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:12 Ụlọ Nche,6/1/2006, p. 27 Amụma Aịsaịa II, p. 378-379
12 M ga-enyefe unu n’aka mma agha.+ Unu niile ga-ehulatakwa ala ka e gbuo unu,+N’ihi na m kpọrọ unu òkù, ma unu azaghị. Agwara m unu okwu, ma unu egeghị ntị.+ Unu nọ na-eme ihe dị njọ n’anya m. Unu họkwaara ịna-eme ihe na-adịghị mụ mma.”+