-
Aịzaya 65:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ndị ohu m ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi na obi dị ha mma,
Ma unu ga-eti mkpu ákwá n’ihi na obi na-agbawa unu.
Unu ga-ebekwa ákwá n’ihi na ike ụwa agwụla unu.
-