Aịzaya 65:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Aha ọjọọ unu ga-enwe ka ndị m họọrọ ga-eji na-abụ mmadụ ọnụ. Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-egbukwa unu n’otu n’otu. Ma, ọ ga-agụ ndị ohu ya aha ọzọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:15 Amụma Aịsaịa II, p. 380-381
15 Aha ọjọọ unu ga-enwe ka ndị m họọrọ ga-eji na-abụ mmadụ ọnụ. Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-egbukwa unu n’otu n’otu. Ma, ọ ga-agụ ndị ohu ya aha ọzọ.+