Aịzaya 65:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi ya, ṅụrịanụ ọṅụ, ka obi dịkwa unu ụtọ ruo mgbe ebighị ebi maka ihe m na-eke. N’ihi na m na-eke Jeruselem ka e jiri maka ya na-aṅụrị ọṅụ. M na-ekekwa ndị bi na ya ka e jiri maka ha na-enwe obi ụtọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:18 Amụma Aịsaịa II, p. 383-384 Ụlọ Nche,4/15/2000, p. 9-103/1/1990, p. 9
18 N’ihi ya, ṅụrịanụ ọṅụ, ka obi dịkwa unu ụtọ ruo mgbe ebighị ebi maka ihe m na-eke. N’ihi na m na-eke Jeruselem ka e jiri maka ya na-aṅụrị ọṅụ. M na-ekekwa ndị bi na ya ka e jiri maka ha na-enwe obi ụtọ.+