20 “A gaghịzi enwe nwa ọhụrụ ga-anọ naanị ụbọchị ole na ole nwụọ n’ebe ahụ.
A gaghịkwa enwe agadi nke na-akaghị ezigbo nká nwụọ.
N’ihi na onye nwụrụ mgbe ọ dị otu narị afọ ka bụ nwata.
Ọ bụrụgodị na onye mmehie dị otu narị afọ, ọ ga-anwụ n’ihi ọnụ a bụrụ ya.