Aịzaya 65:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Anụ ọhịa wolf na nwa atụrụ ga na-atakọ ahịhịa. Ọdụm ga na-ata okporo ọka dị ka ehi.+ Ájá ga-abụ nri agwọ. Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́. Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:25 Ụlọ Nche,9/15/2012, p. 9-104/15/2000, p. 17-18 Amụma Aịsaịa II, p. 387-388 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 174-175
25 Anụ ọhịa wolf na nwa atụrụ ga na-atakọ ahịhịa. Ọdụm ga na-ata okporo ọka dị ka ehi.+ Ájá ga-abụ nri agwọ. Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́. Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
65:25 Ụlọ Nche,9/15/2012, p. 9-104/15/2000, p. 17-18 Amụma Aịsaịa II, p. 387-388 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 174-175