-
Aịzaya 66:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 N’ihi na otú ahụ nwaanyị si enye nwa ya ara, nyejuo ya afọ, ka Jeruselem ga-esi lekọta unu.
N’eziokwu, afọ ga-eju unu, obi ga-abụkwa unu sọ aṅụrị maka na e meela ka Jeruselem dị ebube.
-