Aịzaya 66:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M ga-eme ka udo ga-adị na ya hie nne ka osimiri,+Jirikwa akụ̀ mba niile mee ka ọ dị ebube ka iyi toro eto.+ A ga-elekọta unu, kuru unu n’akụkụ. A ga-ekukwasịkwa unu n’ikpere, na-atụli unu elu, na-aghọrọ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 66:12 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2018, p. 13-14 Amụma Aịsaịa II, p. 400-401
12 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M ga-eme ka udo ga-adị na ya hie nne ka osimiri,+Jirikwa akụ̀ mba niile mee ka ọ dị ebube ka iyi toro eto.+ A ga-elekọta unu, kuru unu n’akụkụ. A ga-ekukwasịkwa unu n’ikpere, na-atụli unu elu, na-aghọrọ.