Aịzaya 66:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu ga-ahụ ihe a, obi ga-atọkwa unu ụtọ. Ọkpụkpụ unu ga-agbasi ike, dị mma n’anya ka ahịhịa na-epulite ọhụrụ. A ga-emekwa ka ndị ohu Jehova hụ otú aka ya si akpa ike. Chineke ga-amakwa ndị iro ya ikpe.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 66:14 Amụma Aịsaịa II, p. 401-402
14 Unu ga-ahụ ihe a, obi ga-atọkwa unu ụtọ. Ọkpụkpụ unu ga-agbasi ike, dị mma n’anya ka ahịhịa na-epulite ọhụrụ. A ga-emekwa ka ndị ohu Jehova hụ otú aka ya si akpa ike. Chineke ga-amakwa ndị iro ya ikpe.”+