-
Aịzaya 66:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 “Ebe ọ bụ na m ma ọrụ ha na ihe ha na-eche n’echiche, m na-abịa ịkpọkọta mba niile na ndị niile na-asụ asụsụ dị iche iche. Ha ga-abịakwa hụ ebube m.”
-