Jeremaya 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ, ama m* gị.+ Tupu a mụọ gị,* edoro m gị nsọ.*+ Ahọpụtara m gị ka ị na-ebu amụma gbasara mba dị iche iche.” Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Jeremaya, p. 6-7
5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ, ama m* gị.+ Tupu a mụọ gị,* edoro m gị nsọ.*+ Ahọpụtara m gị ka ị na-ebu amụma gbasara mba dị iche iche.”