10 Enyefeela m mba dị iche iche na alaeze dị iche iche n’aka gị. Ị ga na-efopụ ihe e kwesịrị ifopụ, na-akwada ihe e kwesịrị ịkwada, na-ebibi ihe e kwesịrị ibibi, na-etida ihe e kwesịrị itida, na-arụ ihe e kwesịrị ịrụ, na-akụkwa mkpụrụ e kwesịrị ịkụ.”+