Jeremaya 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị Izrel dị nsọ n’anya Jehova.+ Ha bụ mkpụrụ mbụ mịịrị ya.”’ ‘A ga-ama onye ọ bụla ga-anwa ibibi ha ikpe. Ọdachi ga-adakwasịkwa ya.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”+
3 Ndị Izrel dị nsọ n’anya Jehova.+ Ha bụ mkpụrụ mbụ mịịrị ya.”’ ‘A ga-ama onye ọ bụla ga-anwa ibibi ha ikpe. Ọdachi ga-adakwasịkwa ya.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”+