Jeremaya 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị nchụàjà asịghị, ‘Ka anyị chọwa Jehova.’*+ Ndị na-akụziri ndị ọzọ Iwu m amaghị m. Ndị ọzụzụ atụrụ nupụkwaara m isi.+ Ndị amụma buru amụma n’aha Bel,+Sorokwa ndị na-agaghị abara ha uru ọ bụla.
8 Ndị nchụàjà asịghị, ‘Ka anyị chọwa Jehova.’*+ Ndị na-akụziri ndị ọzọ Iwu m amaghị m. Ndị ọzụzụ atụrụ nupụkwaara m isi.+ Ndị amụma buru amụma n’aha Bel,+Sorokwa ndị na-agaghị abara ha uru ọ bụla.