Jeremaya 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi gbanwere chi ha? Ma, ndị m ejirila ihe na-enweghị ike ịbara ha uru gbanwere mụnwa bụ́ Chineke dị ebube.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 9
11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi gbanwere chi ha? Ma, ndị m ejirila ihe na-enweghị ike ịbara ha uru gbanwere mụnwa bụ́ Chineke dị ebube.+