Jeremaya 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ‘N’ihi na ndị m mere ihe abụọ dị njọ: Ha ahapụla mụnwa, bụ́ isi iyi nke mmiri na-enye ndụ.+ Ha gwukwaara onwe ha oluluNdi gbawara agbawa na-agaghị echedoli mmiri.’ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Jeremaya, p. 68-69 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 1012/1/2003, p. 32
13 ‘N’ihi na ndị m mere ihe abụọ dị njọ: Ha ahapụla mụnwa, bụ́ isi iyi nke mmiri na-enye ndụ.+ Ha gwukwaara onwe ha oluluNdi gbawara agbawa na-agaghị echedoli mmiri.’