Jeremaya 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E nwere ọdụm ndị ji maka ya na-agbọ ụja.+ Ha na-agbọsi ụja ike. Ha mere ka ala ya bụrụ ihe na-awụ akpata oyi. Ha agbaala obodo ya niile ọkụ, nke mere na e nweghịzi onye bi na ha.
15 E nwere ọdụm ndị ji maka ya na-agbọ ụja.+ Ha na-agbọsi ụja ike. Ha mere ka ala ya bụrụ ihe na-awụ akpata oyi. Ha agbaala obodo ya niile ọkụ, nke mere na e nweghịzi onye bi na ha.