Jeremaya 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 ‘N’ihi na o teela m kụriri yok gị,+Dọbiekwa agbụ e kere gị. Ma ị sịrị na ị gaghị efe m. N’ugwu ọ bụla nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko+Ka ị na-edina jaghee ụkwụ gị, na-agba akwụna.+
20 ‘N’ihi na o teela m kụriri yok gị,+Dọbiekwa agbụ e kere gị. Ma ị sịrị na ị gaghị efe m. N’ugwu ọ bụla nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko+Ka ị na-edina jaghee ụkwụ gị, na-agba akwụna.+