-
Jeremaya 2:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Gịnị mere ị ga-eji sị, ‘Emerụghị m onwe m,
Anaghịkwa m eso Bel’?
Cheta otú i si bie ndụ na ndagwurugwu.
Chetakwa ihe i mere.
Ị dị ka nne kamel dị garagara,
Nke na-agbagharị n’enweghị ebe ọ na-aga.
-