Jeremaya 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ị dịkwa ka jakị ọhịa nke ala ịkpa maara ahụ́,Nke na-esigharị imi na-achọ oké ga-agba ya. Ònye ga-achụghachili ya azụ mgbe ọ chọrọ ka oké gbaa ya? Ike ekwesịghị ịgwụ ndị na-achọ ya. Mgbe oge* ya ruru, ha ga-achọta ya.
24 Ị dịkwa ka jakị ọhịa nke ala ịkpa maara ahụ́,Nke na-esigharị imi na-achọ oké ga-agba ya. Ònye ga-achụghachili ya azụ mgbe ọ chọrọ ka oké gbaa ya? Ike ekwesịghị ịgwụ ndị na-achọ ya. Mgbe oge* ya ruru, ha ga-achọta ya.