Jeremaya 2:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Dị ka ihere si eme onye ohi mgbe e jidere ya,Otú ahụ ka ihere merela ndị Izrel,Ma ha ma ndị eze ha ma ndị isi ha,Ma ndị nchụàjà ha ma ndị amụma ha.+
26 Dị ka ihere si eme onye ohi mgbe e jidere ya,Otú ahụ ka ihere merela ndị Izrel,Ma ha ma ndị eze ha ma ndị isi ha,Ma ndị nchụàjà ha ma ndị amụma ha.+