Jeremaya 2:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ha na-asị osisi, ‘Ị bụ nna m,’+Sịkwa nkume, ‘Ọ bụ gị mụrụ m.’ Ma, ha na-agbakụta m azụ. Ha echeghị m ihu.+ Mgbe ọdachi dakwasịrị ha, ha ga-asị,‘Bịa zọpụta anyị!’+
27 Ha na-asị osisi, ‘Ị bụ nna m,’+Sịkwa nkume, ‘Ọ bụ gị mụrụ m.’ Ma, ha na-agbakụta m azụ. Ha echeghị m ihu.+ Mgbe ọdachi dakwasịrị ha, ha ga-asị,‘Bịa zọpụta anyị!’+