Jeremaya 2:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọgbọ a, chebaranụ okwu Jehova echiche. Àbụzi m ala ịkpa n’anya ndị Izrel,Ka àbụzi m ala gbara oké ọchịchịrị n’anya ha? Gịnị mere ndị a bụ́ ndị m ji sị, ‘Anyị tụsaara ahụ́ na-agagharị,Anyị agaghịkwa abịakwute gị ọzọ’?+
31 Ọgbọ a, chebaranụ okwu Jehova echiche. Àbụzi m ala ịkpa n’anya ndị Izrel,Ka àbụzi m ala gbara oké ọchịchịrị n’anya ha? Gịnị mere ndị a bụ́ ndị m ji sị, ‘Anyị tụsaara ahụ́ na-agagharị,Anyị agaghịkwa abịakwute gị ọzọ’?+