Jeremaya 2:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ihe a ga-eme ka i buru aka n’isi,+N’ihi na Jehova ajụla ndị ị tụkwasịrị obi. Ha agaghị eme ka ihe gaziere gị.”
37 Ihe a ga-eme ka i buru aka n’isi,+N’ihi na Jehova ajụla ndị ị tụkwasịrị obi. Ha agaghị eme ka ihe gaziere gị.”