Jeremaya 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Lelie anya lee elu ugwu. Olee ebe a na-anọbeghị dinaa gị n’ike? Ị na-anọ ọdụ n’akụkụ ụzọ na-eche ụmụ nwoke,Otú onye na-akwagharị akwagharị* na-esi akwagharị n’ala ịkpa. I ji akwụna ị na-agba na ihe ọjọọ ị na-eme+Na-emerụ ala a.
2 “Lelie anya lee elu ugwu. Olee ebe a na-anọbeghị dinaa gị n’ike? Ị na-anọ ọdụ n’akụkụ ụzọ na-eche ụmụ nwoke,Otú onye na-akwagharị akwagharị* na-esi akwagharị n’ala ịkpa. I ji akwụna ị na-agba na ihe ọjọọ ị na-eme+Na-emerụ ala a.