Jeremaya 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, e meela ka mmiri kwụsị izo.+ E nweghịkwa ụla mmiri. Ị dịzi ka* nwaanyị a lụ alụ na-agba akwụna ihere na-anaghị eme. Ihere anaghị eme gị.+
3 N’ihi ya, e meela ka mmiri kwụsị izo.+ E nweghịkwa ụla mmiri. Ị dịzi ka* nwaanyị a lụ alụ na-agba akwụna ihere na-anaghị eme. Ihere anaghị eme gị.+