Jeremaya 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’agbanyeghịkwa ihe a niile o mere, m nọ na-agwa ya ka ọ lọghachikwute m,+ ma ọ lọghachikwuteghị m. Juda nọkwa na-ekiri nwanne ya nwaanyị na-aghọ aghụghọ.+
7 N’agbanyeghịkwa ihe a niile o mere, m nọ na-agwa ya ka ọ lọghachikwute m,+ ma ọ lọghachikwuteghị m. Juda nọkwa na-ekiri nwanne ya nwaanyị na-aghọ aghụghọ.+