Jeremaya 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe m hụrụ ihe o mere, m chụpụrụ Izrel na-enupụ isi, nye ya akwụkwọ m ji gbaa ya alụkwaghịm kpamkpam+ n’ihi iko ọ kwara.+ Ma, Juda bụ́ nwanne ya nwaanyị nke na-aghọ aghụghọ atụghị egwu. Kama, yanwa malitekwara ịga na-agba akwụna.+
8 Mgbe m hụrụ ihe o mere, m chụpụrụ Izrel na-enupụ isi, nye ya akwụkwọ m ji gbaa ya alụkwaghịm kpamkpam+ n’ihi iko ọ kwara.+ Ma, Juda bụ́ nwanne ya nwaanyị nke na-aghọ aghụghọ atụghị egwu. Kama, yanwa malitekwara ịga na-agba akwụna.+