Jeremaya 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova kwuru, sị, “Unu ụmụ na-enupụ isi, lọghachinụ, n’ihi na abụ m ezigbo nna unu ukwu.* M ga-akpọrọ unu. M ga-esi n’otu obodo kpọrọ otu onye, sikwa n’otu ezinụlọ kpọrọ mmadụ abụọ. M ga-akpọtakwa unu na Zayọn.+
14 Jehova kwuru, sị, “Unu ụmụ na-enupụ isi, lọghachinụ, n’ihi na abụ m ezigbo nna unu ukwu.* M ga-akpọrọ unu. M ga-esi n’otu obodo kpọrọ otu onye, sikwa n’otu ezinụlọ kpọrọ mmadụ abụọ. M ga-akpọtakwa unu na Zayọn.+