Jeremaya 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “N’oge ahụ, ezinụlọ Juda na ezinụlọ Izrel ga-ejekọ ije.+ Ha ga-esokwa si n’ala dị n’ebe ugwu banye n’ala m nyere nna nna unu hà ka ọ bụrụ ihe ha ketara.+
18 “N’oge ahụ, ezinụlọ Juda na ezinụlọ Izrel ga-ejekọ ije.+ Ha ga-esokwa si n’ala dị n’ebe ugwu banye n’ala m nyere nna nna unu hà ka ọ bụrụ ihe ha ketara.+