Jeremaya 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 E nwere ụda a na-anụ n’elu ugwu. Ọ bụ ụda ákwá ndị Izrel na-ebe na arịrịọ ha na-arịọ. Otú ha si eme ihe akwụghị ọtọ. Ha echefuola Jehova bụ́ Chineke ha.+
21 E nwere ụda a na-anụ n’elu ugwu. Ọ bụ ụda ákwá ndị Izrel na-ebe na arịrịọ ha na-arịọ. Otú ha si eme ihe akwụghị ọtọ. Ha echefuola Jehova bụ́ Chineke ha.+