Jeremaya 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’eziokwu, anyị nọ na-eduhie onwe anyị mgbe anyị nọ na-eme mkpọtụ n’ugwu nta na n’ugwu ukwu dị iche iche.+ Nke bụ́ eziokwu bụ na nzọpụta Izrel dị n’aka Jehova Chineke anyị.+
23 N’eziokwu, anyị nọ na-eduhie onwe anyị mgbe anyị nọ na-eme mkpọtụ n’ugwu nta na n’ugwu ukwu dị iche iche.+ Nke bụ́ eziokwu bụ na nzọpụta Izrel dị n’aka Jehova Chineke anyị.+