Jeremaya 3:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Kemgbe anyị bụ ụmụaka, chi na-abaghị uru ọ bụla* na-ewekọrọ ihe nna nna anyị hà tara ahụhụ kpata,+Ma ìgwè ewu na atụrụ ha, ma ìgwè ehi ha,Ma ụmụ ha ndị nwoke ma ụmụ ha ndị nwaanyị.
24 Kemgbe anyị bụ ụmụaka, chi na-abaghị uru ọ bụla* na-ewekọrọ ihe nna nna anyị hà tara ahụhụ kpata,+Ma ìgwè ewu na atụrụ ha, ma ìgwè ehi ha,Ma ụmụ ha ndị nwoke ma ụmụ ha ndị nwaanyị.