Jeremaya 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova kwuru, sị, “Izrel, ọ bụrụ na ị lọghachi,Ọ bụrụ na ị lọghachikwute m,Ọ bụrụkwa na i wepụ arụsị gị dị iche iche na-asọ oyi n’ihu m,A gaghịzi enwe ihe na-achụgharị gị.+
4 Jehova kwuru, sị, “Izrel, ọ bụrụ na ị lọghachi,Ọ bụrụ na ị lọghachikwute m,Ọ bụrụkwa na i wepụ arụsị gị dị iche iche na-asọ oyi n’ihu m,A gaghịzi enwe ihe na-achụgharị gị.+