Jeremaya 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị Juda na ndị bi na Jeruselem,Debenụ onwe unu ọcha n’anya mụnwa bụ́ Jehova,Debekwanụ obi unu ọcha,*+Ka iwe m ghara ịdị ọkụMa ree unu, n’enweghị onye ga-emenyụ ya,N’ihi àgwà ọjọọ unu.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:4 Ụlọ Nche,3/15/2013, p. 9-103/15/2007, p. 9
4 Ndị Juda na ndị bi na Jeruselem,Debenụ onwe unu ọcha n’anya mụnwa bụ́ Jehova,Debekwanụ obi unu ọcha,*+Ka iwe m ghara ịdị ọkụMa ree unu, n’enweghị onye ga-emenyụ ya,N’ihi àgwà ọjọọ unu.”+