Jeremaya 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Kọsaanụ ihe a na Juda, kwusaakwanụ ya na Jeruselem. Tienụ mkpu, fụọkwanụ opi n’ala a niile.+ Tienụ ezigbo mkpu, sị: “Zukọtanụ,Ka anyị gbaga n’obodo ndị a rụsiri ike.+
5 Kọsaanụ ihe a na Juda, kwusaakwanụ ya na Jeruselem. Tienụ mkpu, fụọkwanụ opi n’ala a niile.+ Tienụ ezigbo mkpu, sị: “Zukọtanụ,Ka anyị gbaga n’obodo ndị a rụsiri ike.+