Jeremaya 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Gwunyenụ ihe ga-egosi ụzọ e si aga Zayọn. Chọtanụ ebe unu ga-agbaba. Unu eguzola otu ebe,”N’ihi na m ga-esi n’ebe ugwu mee ka e nwee ọdachi,+ nke ga-ebibi ọtụtụ ihe.
6 Gwunyenụ ihe ga-egosi ụzọ e si aga Zayọn. Chọtanụ ebe unu ga-agbaba. Unu eguzola otu ebe,”N’ihi na m ga-esi n’ebe ugwu mee ka e nwee ọdachi,+ nke ga-ebibi ọtụtụ ihe.