Jeremaya 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’oge ahụ, a ga-agwa ndị Juda, gwakwa ndị bi na Jeruselem, sị: “E nwere ifufe na-ekpo ọkụ nke si n’ugwu ndị dị n’ọzaraFere na-aga ebe ndị m* nọ. O feghị na-abịa ka ọ fụchaa ihe ma ọ bụ ka o mee ka ihe dị ọcha.
11 N’oge ahụ, a ga-agwa ndị Juda, gwakwa ndị bi na Jeruselem, sị: “E nwere ifufe na-ekpo ọkụ nke si n’ugwu ndị dị n’ọzaraFere na-aga ebe ndị m* nọ. O feghị na-abịa ka ọ fụchaa ihe ma ọ bụ ka o mee ka ihe dị ọcha.