Jeremaya 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị iro unu ga-abịa otú mmiri rujuru n’ígwé si ebido izo. Ụgbọ ịnyịnya ha dịkwa ka oké ifufe.+ Ịnyịnya ha na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na a ga-ebibi anyị!
13 Ndị iro unu ga-abịa otú mmiri rujuru n’ígwé si ebido izo. Ụgbọ ịnyịnya ha dịkwa ka oké ifufe.+ Ịnyịnya ha na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na a ga-ebibi anyị!