Jeremaya 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Gwanụ mba dị iche iche gbasara ya. Kọsaanụ ya na Jeruselem.” “Ndị nche* si n’ala dị anya na-abịa. Ha ga-etikwa mkpu agha iji lụso obodo ndị dị na Juda agha.
16 Gwanụ mba dị iche iche gbasara ya. Kọsaanụ ya na Jeruselem.” “Ndị nche* si n’ala dị anya na-abịa. Ha ga-etikwa mkpu agha iji lụso obodo ndị dị na Juda agha.