Jeremaya 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “A ga-ata gị ahụhụ maka otú i si akpa àgwà na ihe ndị ị na-eme.+ Ọdachi nke ga-adakwasị gị ga-adị egwu,N’ihi na isi ị na-enupụrụ m si gị n’ala ala obi.”
18 “A ga-ata gị ahụhụ maka otú i si akpa àgwà na ihe ndị ị na-eme.+ Ọdachi nke ga-adakwasị gị ga-adị egwu,N’ihi na isi ị na-enupụrụ m si gị n’ala ala obi.”